Ọpụpụ 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Dooro m ihe ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ nsọ, bụ́ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel, n’etiti mmadụ nakwa n’etiti anụmanụ. Ọ bụ nke m.”+ Levitikọs 27:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Ọ bụ naanị anụmanụ e buru ụzọ mụọ, nke a mụrụ dị ka nwa mbụ nye Jehova,+ ka mmadụ na-agaghị edo nsọ. Ma ọ̀ bụ ehi ma ọ bụ atụrụ, ọ bụ nke Jehova.+
2 “Dooro m ihe ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ nsọ, bụ́ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel, n’etiti mmadụ nakwa n’etiti anụmanụ. Ọ bụ nke m.”+
26 “‘Ọ bụ naanị anụmanụ e buru ụzọ mụọ, nke a mụrụ dị ka nwa mbụ nye Jehova,+ ka mmadụ na-agaghị edo nsọ. Ma ọ̀ bụ ehi ma ọ bụ atụrụ, ọ bụ nke Jehova.+