Ọnụ Ọgụgụ 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ga-eji ntụ ọka nke si ná mkpụrụ mbụ+ unu mee achịcha ma weta ya dị ka onyinye. Unu ga-enye ya dị ka e si enye onyinye nke si n’ebe nzọcha mkpụrụ.
20 Unu ga-eji ntụ ọka nke si ná mkpụrụ mbụ+ unu mee achịcha ma weta ya dị ka onyinye. Unu ga-enye ya dị ka e si enye onyinye nke si n’ebe nzọcha mkpụrụ.