Ọnụ Ọgụgụ 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ n’onyinye niile a na-enye unu ka unu ga-esi nye Jehova ụdị onyinye ọ bụla, bụ́ nke kasị mma n’ime ya,+ dị ka ihe dị nsọ site na ha.’
29 Ọ bụ n’onyinye niile a na-enye unu ka unu ga-esi nye Jehova ụdị onyinye ọ bụla, bụ́ nke kasị mma n’ime ya,+ dị ka ihe dị nsọ site na ha.’