Nehemaya 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ahụ ka Joyada nwa Pasia na Meshọlam nwa Besodaya rụziri; ọ bụ ha ji osisi rụọ ya, tinyekwa ibo ya na ihe mkpọchi ya na ihe ntụchi ya.+
6 Ọ bụ Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie+ ahụ ka Joyada nwa Pasia na Meshọlam nwa Besodaya rụziri; ọ bụ ha ji osisi rụọ ya, tinyekwa ibo ya na ihe mkpọchi ya na ihe ntụchi ya.+