Ezra 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Saịrọs eze Peshia kwuru,+ ‘Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe+ enyewo m alaeze niile nke ụwa,+ ya onwe ya enyewokwa m ọrụ iwuru ya ụlọ na Jeruselem,+ nke dị na Juda. Ezra 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee wuchaa ụlọ a n’abalị atọ n’ọnwa Eda,+ ya bụ, n’afọ nke isii nke ọchịchị Eze Darayọs.
2 “Nke a bụ ihe Saịrọs eze Peshia kwuru,+ ‘Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe+ enyewo m alaeze niile nke ụwa,+ ya onwe ya enyewokwa m ọrụ iwuru ya ụlọ na Jeruselem,+ nke dị na Juda.