Ọrụ Ndịozi 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Pita na ndịozi ndị ọzọ wee zaa, sị: “Anyị aghaghị irubere Chineke isi dị ka onye na-achị achị karịa mmadụ.+
29 Pita na ndịozi ndị ọzọ wee zaa, sị: “Anyị aghaghị irubere Chineke isi dị ka onye na-achị achị karịa mmadụ.+