Esta 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị niile na-ejere eze ozi bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá eze+ na-ehulata na-akpọrọ Heman isiala, n’ihi na ọ bụ ihe eze nyere n’iwu ka a na-emere ya. Ma Mọdekaị adịghị ehulata, ọ dịghịkwa akpọrọ ya isiala.+
2 Ndị niile na-ejere eze ozi bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá eze+ na-ehulata na-akpọrọ Heman isiala, n’ihi na ọ bụ ihe eze nyere n’iwu ka a na-emere ya. Ma Mọdekaị adịghị ehulata, ọ dịghịkwa akpọrọ ya isiala.+