Abụ Ọma 94:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gị na ocheeze nke na-akpata ahụhụ ùnu ga-ejikọ aka+Mgbe o ji iwu na-akpa nkata nsogbu?+ Daniel 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ugbu a, eze, mee ka ụkpụrụ a ghọọ iwu, bịanyekwa aka n’akwụkwọ,+ ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe, dị ka iwu ndị Midia na ndị Peshia si dị,+ bụ́ nke a na-adịghị akagbu akagbu.”+
8 Ugbu a, eze, mee ka ụkpụrụ a ghọọ iwu, bịanyekwa aka n’akwụkwọ,+ ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe, dị ka iwu ndị Midia na ndị Peshia si dị,+ bụ́ nke a na-adịghị akagbu akagbu.”+