Esta 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ozugbo ahụ, eze gwara Heman, sị: “Ngwa, chịrị uwe, kpụrụkwa ịnyịnya dị nnọọ ka i kwuru gaa meere Mọdekaị onye Juu ahụ bụ́ onye na-anọ n’ọnụ ụzọ ámá eze otú ahụ. Ahapụkwala ime nke ọ bụla n’ime ihe niile i kwuru.”+
10 Ozugbo ahụ, eze gwara Heman, sị: “Ngwa, chịrị uwe, kpụrụkwa ịnyịnya dị nnọọ ka i kwuru gaa meere Mọdekaị onye Juu ahụ bụ́ onye na-anọ n’ọnụ ụzọ ámá eze otú ahụ. Ahapụkwala ime nke ọ bụla n’ime ihe niile i kwuru.”+