Esta 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee ruo n’ụbọchị nke atọ+ na Esta jiri ejiji dị ka nwunye eze,+ wee gaa guzoro n’ogige nke dị n’ime+ n’ụlọ eze, bụ́ nke chere ihu n’ụlọ eze, ka eze nọ ọdụ n’ocheeze ya n’ụlọ eze nke chere ihu n’ebe e si abata n’ụlọ ahụ.
5 O wee ruo n’ụbọchị nke atọ+ na Esta jiri ejiji dị ka nwunye eze,+ wee gaa guzoro n’ogige nke dị n’ime+ n’ụlọ eze, bụ́ nke chere ihu n’ụlọ eze, ka eze nọ ọdụ n’ocheeze ya n’ụlọ eze nke chere ihu n’ebe e si abata n’ụlọ ahụ.