Daniel 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ masịrị Darayọs ịhọpụta otu narị ndị setrap na iri abụọ ka ha na-elekọta alaeze ahụ dum;+