Esta 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na, mgbe a nụrụ ihe eze kwuru na iwu o nyere, mgbe a kpọkọtakwara ọtụtụ ụmụ agbọghọ na Shushan+ bụ́ obí eze wee nyefee ha n’aka Hegaị,+ a kpọgakwara Esta n’ụlọ eze ma nyefee ya n’aka Hegaị onye na-elekọta ndị inyom.
8 O wee ruo na, mgbe a nụrụ ihe eze kwuru na iwu o nyere, mgbe a kpọkọtakwara ọtụtụ ụmụ agbọghọ na Shushan+ bụ́ obí eze wee nyefee ha n’aka Hegaị,+ a kpọgakwara Esta n’ụlọ eze ma nyefee ya n’aka Hegaị onye na-elekọta ndị inyom.