Ilu 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe a na-enweghị ezi ntụziaka, ndị mmadụ na-ada;+ ma ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-eme ka e nwee nzọpụta.+ Ilu 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Atụmatụ na-aghasasị ma ọ bụrụ na a gbaghị izu,+ ma a na-arụzu ihe ma e nwee ọtụtụ ndị ndụmọdụ.+ Ilu 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A na-eji ndụmọdụ eme ka atụmatụ guzosie ike,+ jiri ezi ntụziaka buo agha gị.+ Ilu 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ị ga-eji ezi ntụziaka buo agha gị,+ ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-emekwa ka e nwee nzọpụta.+
14 Mgbe a na-enweghị ezi ntụziaka, ndị mmadụ na-ada;+ ma ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-eme ka e nwee nzọpụta.+