Ilu 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ifufe nke si n’ebe ugwu na-amụpụta oké mmiri ozuzo dị ka à ga-asị na ime mere ya;+ ire nke na-ekpughe ihe nzuzo na-akpatakwa ihu a kọchara akọcha.+
23 Ifufe nke si n’ebe ugwu na-amụpụta oké mmiri ozuzo dị ka à ga-asị na ime mere ya;+ ire nke na-ekpughe ihe nzuzo na-akpatakwa ihu a kọchara akọcha.+