Abụ Ọma 89:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị na-achị oké osimiri toro eto;+Mgbe ebili mmiri ya maliri, ọ bụ gị na-eme ka ọ dajụọ.+