Ọpụpụ 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova wee sị Mozis: “Setịa aka gị chee n’eluigwe,+ ka ọchịchịrị wee gbaa n’ala Ijipt, ka ọchịchịrị ahụ wee ruo ha n’ahụ́.” Job 33:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Iji gbochie mkpụrụ obi ya ịba n’olulu,+Ka ìhè nke ndị dị ndụ wee nye ya ìhè.+
21 Jehova wee sị Mozis: “Setịa aka gị chee n’eluigwe,+ ka ọchịchịrị wee gbaa n’ala Ijipt, ka ọchịchịrị ahụ wee ruo ha n’ahụ́.”