Job 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ndị na-abụ ụbọchị ọnụ kọchaa ya,Bụ́ ndị dị njikere ịkpọte Agụ Iyi.*+ Abụ Ọma 104:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụgbọ mmiri na-aga na ya;+I kere Levayatan+ ka ọ na-egwuri egwu n’ime ya.+