Ilu 24:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Asịla: “Dị nnọọ ka o mere m, otú ahụ ka m ga-eme ya.+ M ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ihe ọ na-eme si dị.”+ Ndị Rom 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Soronụ ndị na-aṅụrị ọṅụ ṅụrịa ọṅụ;+ soronụ ndị na-akwa ákwá kwaa ákwá.
29 Asịla: “Dị nnọọ ka o mere m, otú ahụ ka m ga-eme ya.+ M ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ihe ọ na-eme si dị.”+