Luk 23:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 O wee gaa n’ihu ịsị: “Jizọs, cheta m mgbe ị banyere n’alaeze gị.”+ Ndị Hibru 11:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ndị inyom nwetaghachiri ndị ha nwụrụ anwụ site ná mbilite n’ọnwụ;+ ma e mekpọrọ ndị ọzọ ọnụ n’ihi na ha ekweghị ka e jiri ihe mgbapụta ọ bụla tọhapụ ha, ka ha wee nweta mbilite n’ọnwụ ka mma.
35 Ndị inyom nwetaghachiri ndị ha nwụrụ anwụ site ná mbilite n’ọnwụ;+ ma e mekpọrọ ndị ọzọ ọnụ n’ihi na ha ekweghị ka e jiri ihe mgbapụta ọ bụla tọhapụ ha, ka ha wee nweta mbilite n’ọnwụ ka mma.