Ndị Rom 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na e doro ihe e kere eke ịbụ ihe efu,+ ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya, kama site n’aka onye ahụ nke doro ya, ka o nwee olileanya+ Ndị Hibru 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a niile nwụrụ n’okwukwe,+ ọ bụ ezie na ha enwetaghị mmezu nke nkwa ndị ahụ,+ ma ha hụrụ ha n’ebe dị anya+ ma nabata ha ma kwusaa n’ihu ọha na ha bụ ndị bịara abịa na ndị bi nwa oge n’ala ahụ.+ Jems 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu onwe unu, nweenụ ndidi;+ meenụ ka obi sie unu ike, n’ihi na ọnụnọ nke Onyenwe anyị adịwo nso.+
20 N’ihi na e doro ihe e kere eke ịbụ ihe efu,+ ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya, kama site n’aka onye ahụ nke doro ya, ka o nwee olileanya+
13 Ndị a niile nwụrụ n’okwukwe,+ ọ bụ ezie na ha enwetaghị mmezu nke nkwa ndị ahụ,+ ma ha hụrụ ha n’ebe dị anya+ ma nabata ha ma kwusaa n’ihu ọha na ha bụ ndị bịara abịa na ndị bi nwa oge n’ala ahụ.+