Jenesis 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Adam na nwunye ya bụ́ Iv wee nwee mmekọahụ, o wee tụrụ ime.+ Ka oge na-aga, ọ mụrụ Ken+ wee sị: “Amụtawo m nwoke site n’enyemaka Jehova.”+
4 Adam na nwunye ya bụ́ Iv wee nwee mmekọahụ, o wee tụrụ ime.+ Ka oge na-aga, ọ mụrụ Ken+ wee sị: “Amụtawo m nwoke site n’enyemaka Jehova.”+