Job 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụrụkwa na ọ dị mpako,+ ị ga-achụ nta m+ dị ka nwa ọdụm si achụ nta anụ,Ị ga-egosikwa ọzọ na ị dị ebube n’ihe banyere m.
16 Ọ bụrụkwa na ọ dị mpako,+ ị ga-achụ nta m+ dị ka nwa ọdụm si achụ nta anụ,Ị ga-egosikwa ọzọ na ị dị ebube n’ihe banyere m.