Jems 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ugbu a, bịanụ, unu ndị na-asị: “Taa ma ọ bụ echi, anyị ga-eje obodo a, nọọkwa otu afọ n’ebe ahụ, anyị ga-azụkwa ahịa, rite uru,”+
13 Ugbu a, bịanụ, unu ndị na-asị: “Taa ma ọ bụ echi, anyị ga-eje obodo a, nọọkwa otu afọ n’ebe ahụ, anyị ga-azụkwa ahịa, rite uru,”+