Abụ Ọma 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke m, m na-akpọku gị n’ehihie, ma ị dịghị aza;+M na-akpọkukwa gị n’abalị, adịghị m emechi ọnụ.+ Habakọk 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, ruo ole mgbe ka m ga na-eti mkpu enyemaka, ma ị dịghị anụ ya?+ Ruo ole mgbe ka m ga na-akpọku gị ka i nyere m aka napụta m n’ihe ike, ma ị dịghị azọpụta m?+
2 Chineke m, m na-akpọku gị n’ehihie, ma ị dịghị aza;+M na-akpọkukwa gị n’abalị, adịghị m emechi ọnụ.+
2 Jehova, ruo ole mgbe ka m ga na-eti mkpu enyemaka, ma ị dịghị anụ ya?+ Ruo ole mgbe ka m ga na-akpọku gị ka i nyere m aka napụta m n’ihe ike, ma ị dịghị azọpụta m?+