Job 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-ala n’iyi ruo mgbe ebighị ebi dị ka nsị ya;+Ndị na-ahụ ya ga-asị, ‘Olee ebe ọ nọ?’+