Abụ Ọma 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-adịghị eji mkpụrụ obi M* eme ihe efu,+Onye na-adịghịkwa aṅụ iyi ụgha.+
4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-adịghị eji mkpụrụ obi M* eme ihe efu,+Onye na-adịghịkwa aṅụ iyi ụgha.+