Abụ Ọma 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na edebewo m ụzọ Jehova,+Emeghịkwa m omume ọjọọ nke bụ́ ịhapụ Chineke m.+ Abụ Ọma 44:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Obi anyị esighị n’ebe ị nọ pụọ,+Ụkwụ anyị esighịkwa n’ụzọ gị pụọ.+