Ọpụpụ 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-aghọ uzuzu n’ala Ijipt dum, ọ ga-aghọkwa etuto ọjọọ nke na-eto+ n’ahụ́ mmadụ na anụmanụ n’ala Ijipt dum.” Levitikọs 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ma ọ bụrụ na etuto+ etoo mmadụ n’akpụkpọ ahụ́ wee laa, Job 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Akpụkpọ ahụ́ m gbajiri oji,+ dapụsịakwa,Ọkpụkpụ m kpowere ọkụ n’ihi ịkpọ nkụ.
9 Ọ ga-aghọ uzuzu n’ala Ijipt dum, ọ ga-aghọkwa etuto ọjọọ nke na-eto+ n’ahụ́ mmadụ na anụmanụ n’ala Ijipt dum.”