2 Ihe E Mere 32:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wukwaara onwe ya obodo dị iche iche, nwetakwa ìgwè ewu na atụrụ+ nakwa ìgwè ehi+ dị ukwuu; n’ihi na Chineke nyere ya ọtụtụ ihe onwunwe.+
29 O wukwaara onwe ya obodo dị iche iche, nwetakwa ìgwè ewu na atụrụ+ nakwa ìgwè ehi+ dị ukwuu; n’ihi na Chineke nyere ya ọtụtụ ihe onwunwe.+