Jenesis 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ebreham wee kubie ume nwụọ n’ezigbo agadi, ọ kara nká ma nwee afọ ojuju, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+ 2 Ndị Eze 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ya mere, lee, m ga-eme ka e lie+ gị dị ka e liri nna nna gị hà, a ga-elikwa gị n’ili gị n’udo,+ anya gị agaghịkwa ahụ ọdachi dum m ga-eme ka ọ dakwasị obodo a.”’” Ha wee gwa eze ihe ha jetara. Job 42:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Job wee nwụọ mgbe o mere agadi, ụbọchị ndụ ya jukwara ya afọ.+
8 Ebreham wee kubie ume nwụọ n’ezigbo agadi, ọ kara nká ma nwee afọ ojuju, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+
20 “Ya mere, lee, m ga-eme ka e lie+ gị dị ka e liri nna nna gị hà, a ga-elikwa gị n’ili gị n’udo,+ anya gị agaghịkwa ahụ ọdachi dum m ga-eme ka ọ dakwasị obodo a.”’” Ha wee gwa eze ihe ha jetara.