Jenesis 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na e si na ya wepụta gị.+ N’ihi na ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+
19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na e si na ya wepụta gị.+ N’ihi na ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+