Ilu 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ire ndị maara ihe na-eji ihe ọmụma eme ihe ọma,+ ma ọnụ ndị nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu nzuzu.+ Ilu 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọlaedo dị, nkume kọral dịkwa n’ụba; ma egbugbere ọnụ nke na-ekwupụta ihe ọmụma bụ arịa dị oké ọnụ ahịa.+
15 Ọlaedo dị, nkume kọral dịkwa n’ụba; ma egbugbere ọnụ nke na-ekwupụta ihe ọmụma bụ arịa dị oké ọnụ ahịa.+