Job 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ị na-etinyekwa ụkwụ m n’ọtọsị,+Ị na-enyochakwa ụzọ m niile;Ị na-akpakwara ọbụ ụkwụ m ókè. Jeremaya 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Pash-họ wee tie Jeremaya onye amụma ihe+ ma tinye ya n’ọtọsị+ dị n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mgbago nke Benjamin, nke dị n’ụlọ Jehova. Ọrụ Ndịozi 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ebe e nyere ya iwu dị otú ahụ, ọ tụbara ha n’ụlọ mkpọrọ dị n’ime ime+ ma kpọchisie ụkwụ ha ike n’ọtọsị.+
2 Pash-họ wee tie Jeremaya onye amụma ihe+ ma tinye ya n’ọtọsị+ dị n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mgbago nke Benjamin, nke dị n’ụlọ Jehova.
24 Ebe e nyere ya iwu dị otú ahụ, ọ tụbara ha n’ụlọ mkpọrọ dị n’ime ime+ ma kpọchisie ụkwụ ha ike n’ọtọsị.+