Job 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ugbu a, ị na-agụ nzọụkwụ m ọnụ;+Ọ dịghị ihe ọzọ ị na-ele anya ya ma ọ́ bụghị mmehie m.+ Job 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ na ya onwe ya adịghị ahụ ụzọ m,+Na-agụkwa ọbụna nzọụkwụ m niile ọnụ?