Daniel 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Arọrọ m nrọ, o wee mee ka m tụọ egwu.+ E nwere ihe m hụrụ mgbe m dina n’elu ihe ndina m nakwa ọhụụ m hụrụ bụ́ ndị mere ka m tụọ ụjọ.+
5 Arọrọ m nrọ, o wee mee ka m tụọ egwu.+ E nwere ihe m hụrụ mgbe m dina n’elu ihe ndina m nakwa ọhụụ m hụrụ bụ́ ndị mere ka m tụọ ụjọ.+