Abụ Ọma 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ihe ọnụ m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche+Bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m.+ Aịzaya 38:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lee! Ihe ilu, ee, ihe ilu, bịaara m, kama udo ịbịara m;+Gị onwe gị hụrụ mkpụrụ obi m n’anya nke ukwuu, i wee mee ka ọ ghara ịbanye n’olulu mbibi.+N’ihi na ị wụfuru mmehie m niile n’azụ gị.+
14 Ka ihe ọnụ m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche+Bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m.+
17 Lee! Ihe ilu, ee, ihe ilu, bịaara m, kama udo ịbịara m;+Gị onwe gị hụrụ mkpụrụ obi m n’anya nke ukwuu, i wee mee ka ọ ghara ịbanye n’olulu mbibi.+N’ihi na ị wụfuru mmehie m niile n’azụ gị.+