Job 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke ọ̀ ga-agbagọ ikpe,+Ka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ọ̀ ga-agbagọ ezi omume?+ Jems 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’oge ọnwụnwa,+ ka onye ọ bụla ghara ịsị: “Ọ bụ Chineke na-anwa m.” N’ihi na a pụghị iji ihe ọjọọ nwaa Chineke, ya onwe ya adịghịkwa anwa onye ọ bụla.
13 N’oge ọnwụnwa,+ ka onye ọ bụla ghara ịsị: “Ọ bụ Chineke na-anwa m.” N’ihi na a pụghị iji ihe ọjọọ nwaa Chineke, ya onwe ya adịghịkwa anwa onye ọ bụla.