1 Samuel 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ na-ewutekwa ya ná mkpụrụ obi,+ o wee malite ikpeku Jehova ekpere,+ na-akwakwa ákwá nke ukwuu.+ 2 Ndị Eze 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ọ bịakwutere onye nke ezi Chineke n’ugwu ahụ, o jidere ya n’ụkwụ ozugbo.+ Gehezaị wee bịa ka ọ kwapụ ya,+ ma onye nke ezi Chineke+ sịrị: “Hapụ ya,+ n’ihi na ihe na-ewute ya ná mkpụrụ obi;+ Jehova ezochiwokwara+ m ya wee ghara ịgwa m.” Ilu 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nyenụ onye na-aga ịla n’iyi mmanya na-egbu egbu,+ nyekwanụ ndị ihe na-ewute ná mkpụrụ obi mmanya.+
27 Mgbe ọ bịakwutere onye nke ezi Chineke n’ugwu ahụ, o jidere ya n’ụkwụ ozugbo.+ Gehezaị wee bịa ka ọ kwapụ ya,+ ma onye nke ezi Chineke+ sịrị: “Hapụ ya,+ n’ihi na ihe na-ewute ya ná mkpụrụ obi;+ Jehova ezochiwokwara+ m ya wee ghara ịgwa m.”