Jeremaya 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eme ka ndị nchụàjà rijuo ezigbo nri afọ,+ m ga-eji ịdị mma m mee ka afọ ju ndị m,”+ ka Jehova kwuru. 1 Pita 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ma ọ bụrụhaala na unu edetụwo Onyenwe anyị ire wee hụ na o nwere obiọma.+
14 M ga-eme ka ndị nchụàjà rijuo ezigbo nri afọ,+ m ga-eji ịdị mma m mee ka afọ ju ndị m,”+ ka Jehova kwuru.