Job 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ gaghị ewepụ anya ya n’ahụ́ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume;+Ọbụna ndị eze nọ n’ocheeze+—Ọ ga-emekwa ka ha nọrọ n’ocheeze ruo mgbe ebighị ebi, a ga-ebulikwa ha elu. Abụ Ọma 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lee! Anya Jehova dị n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Bụ́ ndị na-echere obiọma ya,+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
7 Ọ gaghị ewepụ anya ya n’ahụ́ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume;+Ọbụna ndị eze nọ n’ocheeze+—Ọ ga-emekwa ka ha nọrọ n’ocheeze ruo mgbe ebighị ebi, a ga-ebulikwa ha elu.
18 Lee! Anya Jehova dị n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Bụ́ ndị na-echere obiọma ya,+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+