Abụ Ọma 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mkpụrụ obi anyị anọwo na-atụ anya Jehova.+Ọ bụ onye na-enyere anyị aka na ọta anyị.+ Aịzaya 42:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova ga-apụta dị ka dike.+ Ọ ga-akpọte ekworo dị ka onye agha.+ Ọ ga-eti mkpu, ee, ọ ga-eti mkpu agha;+ ọ ga-egosi na ya ka ndị iro ya ike.+
13 Jehova ga-apụta dị ka dike.+ Ọ ga-akpọte ekworo dị ka onye agha.+ Ọ ga-eti mkpu, ee, ọ ga-eti mkpu agha;+ ọ ga-egosi na ya ka ndị iro ya ike.+