Job 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Elaịhu nwa Barakel onye si n’agbụrụ Bọz wee zaa, sị:“Abụ m nwataMa unu bụ ndị okenye.+Ọ bụ ya mere m ji chere, egwu tụkwara mỊgwa unu ihe m maara. Abụ Ọma 71:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Chineke, biko, ahapụla m ruo ọbụna mgbe m mere agadi na mgbe isi chara m awọ́,+Ruo mgbe m kọọrọ ọgbọ ọzọ banyere ogwe aka gị,+Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ịdị ike gị.+
6 Elaịhu nwa Barakel onye si n’agbụrụ Bọz wee zaa, sị:“Abụ m nwataMa unu bụ ndị okenye.+Ọ bụ ya mere m ji chere, egwu tụkwara mỊgwa unu ihe m maara.
18 Chineke, biko, ahapụla m ruo ọbụna mgbe m mere agadi na mgbe isi chara m awọ́,+Ruo mgbe m kọọrọ ọgbọ ọzọ banyere ogwe aka gị,+Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ịdị ike gị.+