Abụ Ọma 39:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m, Ṅaakwa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti.+Agbachila anya mmiri m nkịtị.+N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ,+Abụ m onye ọbịa dị ka nna nna m hà niile bụ.+
12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m, Ṅaakwa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti.+Agbachila anya mmiri m nkịtị.+N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ,+Abụ m onye ọbịa dị ka nna nna m hà niile bụ.+