Job 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Anya m na-ahụ inyoghi inyoghi n’ihi iru uju,+Ahụ́ m dum dịkwa ka onyinyo. Abụ Ọma 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Meere m amara, Jehova, n’ihi na anọ m n’oké ihe isi ike.+Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+ ike agwụla mkpụrụ obi m, gwụkwa afọ m.+
9 Meere m amara, Jehova, n’ihi na anọ m n’oké ihe isi ike.+Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+ ike agwụla mkpụrụ obi m, gwụkwa afọ m.+