Diuterọnọmi 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na egwu tụrụ m maka iwe dị ọkụ Jehova wesoro unu ruo n’ókè nke ịchọ ịla unu n’iyi.+ Otú ọ dị, Jehova gere m ntị n’oge ahụkwa.+ Jeremaya 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova, jiri ikpe ziri ezi gbazie m;+ ejila iwe gbazie m,+ ka ị ghara ime ka m ghọọ ihe efu.+
19 N’ihi na egwu tụrụ m maka iwe dị ọkụ Jehova wesoro unu ruo n’ókè nke ịchọ ịla unu n’iyi.+ Otú ọ dị, Jehova gere m ntị n’oge ahụkwa.+