Abụ Ọma 90:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na iwe gị emewo ka ụbọchị niile anyị gwụchaa;+Anyị anọzuwo afọ ndụ anyị ngwa ngwa dị nnọọ ka okwu a takwunyere atakwunye.+ Jems 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+
9 N’ihi na iwe gị emewo ka ụbọchị niile anyị gwụchaa;+Anyị anọzuwo afọ ndụ anyị ngwa ngwa dị nnọọ ka okwu a takwunyere atakwunye.+
14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+