Abụ Ọma 90:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na otu puku afọ dị ka ụnyaahụ n’anya gị mgbe ọ gafeworo,+Dịkwa ka otu oge nche n’abalị.+ 2 Pita 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú ọ dị, ka unu ghara ichezọ otu eziokwu a, ndị m hụrụ n’anya, na otu ụbọchị dị ka otu puku afọ n’anya Jehova, otu puku afọ dịkwa ka otu ụbọchị.+
8 Otú ọ dị, ka unu ghara ichezọ otu eziokwu a, ndị m hụrụ n’anya, na otu ụbọchị dị ka otu puku afọ n’anya Jehova, otu puku afọ dịkwa ka otu ụbọchị.+