Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ Abụ Ọma 136:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Keleenụ Onye naanị ya na-arụ oké ọrụ ndị dị ebube:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+