Abụ Ọma 128:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 128 Obi ụtọ na-adịrị onye ọ bụla nke na-atụ egwu Jehova,+Onye na-eje ije n’ụzọ ya.+ Matiu 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Obi ụtọ na-adịrị ndị na-eme ebere,+ n’ihi na a ga-emere ha ebere. Luk 1:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 n’ihi na o lekwasịwo anya n’ọnọdụ dị ala nke ohu ya nwaanyị.+ N’ihi na, lee! site ugbu a gaa n’ihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye obi ụtọ;+
48 n’ihi na o lekwasịwo anya n’ọnọdụ dị ala nke ohu ya nwaanyị.+ N’ihi na, lee! site ugbu a gaa n’ihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye obi ụtọ;+