1 Ihe E Mere 16:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.’”+Mmadụ niile wee sị, “Amen!” tookwa Jehova.+ Mkpughe 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 sị: “Amen! Ka ngọzi na otuto na amamihe na ekele na nsọpụrụ na ike+ na ume dịrị Chineke anyị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.”+
36 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.’”+Mmadụ niile wee sị, “Amen!” tookwa Jehova.+
12 sị: “Amen! Ka ngọzi na otuto na amamihe na ekele na nsọpụrụ na ike+ na ume dịrị Chineke anyị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.”+